:Larry Gaaga – Egedege Ft Phyno, Flavour & Theresa Onuorah Lyrics > SkuboPlay
Connect with us

LYRICS

Larry Gaaga – Egedege Ft Phyno, Flavour & Theresa Onuorah Lyrics

Date:

Intro Master
Larry Gaaga


Thersa Onuorah outro
Ijere erube go mu nah onye ga agba egwu ee, o bu di mu nah onye ga agba egwu ee? Mu na onye GA agba egwu ma obu na ijere nu wa eru eee!! Thersa Onuorah nah mu nah ekwu ee!! Onye oma mu je ejemba ijere nuwa eru eeh onye eji Mara MBA na obum nah agu nwannem ijere erugo nu muna onye ga agba egwu

Flavour
Ina eme gayi achoro m e mma I yo
Ochogonko achoro mu imma I yo
Igbagoro gbada achoro mu Ima I yo
Ichu we imma e je na nke Emma I yo
Ijere ndi igbo anyi aputa go egwu I yo
Ezege ndi igbo anyi aputa go egwu I yo
Thersa Onuorah nah apanite egwu I yo
Larry Gaaga iye we je kwa eme I yo

Phyno
Ina eme Ife memu invite make sure nah umu Asa ya bia
Mana Ihazee cha table mu e dobe bottle men ga Ala
I hang ea men Mara na apka Aza ga abia and osokwa Pasa AMA bia Mara na alert ama da, nwa hapu iye aku gi bu nye m Ife Ka mu burie oburu nah nkuri nne masa na mu choro ee
Just bcos I wan jolly

Thersa Onuorah
Ijere erube go mu nah onye ga agba egwu ee, o bu di mu nah onye ga agba egwu ee? Mu na onye GA agba egwu ma obu na ijere nu wa eru eee!! Thersa Onuorah nah mu nah ekwu ee!! Onye oma mu je ejemba ijere nuwa eru eeh onye eji Mara MBA na obum nah agu nwannem ijere erugo nu muna onye ga agba egwu
Flavour & Larry Gaaga
Na etere mu ye! nah eter mu ye!
nah agbaru mu ye! Nah agbaru mu ye!
Yo wa ru mu ye! Yo wa ru mu ye aye yeyeye
Gba shey shi wee
Ashi mu Nah eteru mue, nah agbaru mue
Imakwana inye nkenu Akari mu aka ee
Ejewe jewe alawa lawa eburru ye jewe
Imakwana nwa nkenu emeru mu aru ocha Ka omaka nke gi amaka


Pyno
Abuo ato ano ise isii asaa Kwan Monday nah ututu Sunday anyi nah eri iye Ka o baazar
Spending money Ka nwa ano nah bar
Ka ntinye iru nah nwa no nah baazar voice mu akpochie go Ka mu eweziri kata
Nwa hapu inye akurie nye mu ihe kamu burie okwa Maka nah mu churie just Maka I iwan jolly

Thersa Onuorah
Ijere erube go mu nah onye ga agba egwu ee, o bu di mu nah onye ga agba egwu ee? Mu na onye GA agba egwu ma obu na ijere nu wa eru eee!! Thersa Onuorah nah mu nah ekwu ee!! Onye oma mu je ejemba ijere nuwa eru eeh onye eji Mara MBA na obum nah agu nwannem ijere erugo nu muna onye ga agba egwu Larry Gaaga gi Ka egwu nah agwa ee onye oma mu ji eje mba nah ejere nuwa eruee
Ijere ndi igbo ke egwu nah agab eee
Flavour nwanne m nah ejere nu wa eruee
Ijere erube go mu nah onye ga agba egwu ee igbo zurur ezu Ka egwu na akpu ee ndi oma nji eme onu ejere nu wa eruee.

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.

Trending